1 Samuel 20:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 A bịa n’okwu anyị kwuru,+ ihe mụ na gị kwuru, ka Jehova bụrụ onye akaebe n’etiti mụ na gị ruo mgbe a na-akaghị aka.”+ 1 Samuel 23:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha abụọ wee gbaa ndụ+ n’ihu Jehova; Devid wee biri na Horesh, ma Jọnatan lara n’ụlọ ya. 2 Samuel 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Devid wee sị ya: “Atụla egwu, n’ihi na aghaghị m igosi gị obiọma+ n’ihi Jọnatan nna gị;+ m ga-enyeghachikwa gị ala+ niile bụ́ nke Sọl nna nna gị, gị onwe gị ga na-erikwa nri na tebụl mụ mgbe niile.”+
23 A bịa n’okwu anyị kwuru,+ ihe mụ na gị kwuru, ka Jehova bụrụ onye akaebe n’etiti mụ na gị ruo mgbe a na-akaghị aka.”+
7 Devid wee sị ya: “Atụla egwu, n’ihi na aghaghị m igosi gị obiọma+ n’ihi Jọnatan nna gị;+ m ga-enyeghachikwa gị ala+ niile bụ́ nke Sọl nna nna gị, gị onwe gị ga na-erikwa nri na tebụl mụ mgbe niile.”+