8 N’ihi na unu niile agbaworo m izu; ọ dịghịkwa onye ọ bụla kọọrọ m+ ya mgbe nwa m na nwa Jesi gbara ndụ,+ ọ dịghịkwa onye n’ime unu na-emere m ebere ma kọọrọ m na nwa m emewo ka onye na-ejere m ozi bilie imegide m dị ka onye na-echechi mmadụ dị ka ọ dị taa.”