1 Samuel 20:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jọnatan wee ṅụọrọ Devid iyi ọzọ n’ihi ịhụnanya o nwere n’ebe ọ nọ; n’ihi na ọ hụrụ ya n’anya dị ka o si hụ mkpụrụ obi nke ya.+ 1 Samuel 20:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 A bịa n’okwu anyị kwuru,+ ihe mụ na gị kwuru, ka Jehova bụrụ onye akaebe n’etiti mụ na gị ruo mgbe a na-akaghị aka.”+
17 Jọnatan wee ṅụọrọ Devid iyi ọzọ n’ihi ịhụnanya o nwere n’ebe ọ nọ; n’ihi na ọ hụrụ ya n’anya dị ka o si hụ mkpụrụ obi nke ya.+
23 A bịa n’okwu anyị kwuru,+ ihe mụ na gị kwuru, ka Jehova bụrụ onye akaebe n’etiti mụ na gị ruo mgbe a na-akaghị aka.”+