Jenesis 16:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Seraị wee sị Ebram: “Ka ihe ọjọọ e mere m dịrị n’isi gị. Mụ onwe m kpọnyere gị nwaanyị na-ejere m ozi ka ọ dabere n’obi gị, o wee mata na ya adịla ime, o wee malite ileda m anya. Ka Jehova kpee ikpe n’etiti mụ na gị.”+ 1 Samuel 20:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Jọnatan wee sị Devid: “Laa n’udo,+ ebe anyị ṅụworo iyi,+ anyị abụọ, n’aha Jehova, sị, ‘Ka Jehova bụrụ onye akaebe n’etiti mụ na gị nakwa n’etiti ụmụ m na ụmụ gị ruo mgbe a na-akaghị aka.’”+ Devid wee bilie lawa, Jọnatan wee bata n’obodo.
5 Seraị wee sị Ebram: “Ka ihe ọjọọ e mere m dịrị n’isi gị. Mụ onwe m kpọnyere gị nwaanyị na-ejere m ozi ka ọ dabere n’obi gị, o wee mata na ya adịla ime, o wee malite ileda m anya. Ka Jehova kpee ikpe n’etiti mụ na gị.”+
42 Jọnatan wee sị Devid: “Laa n’udo,+ ebe anyị ṅụworo iyi,+ anyị abụọ, n’aha Jehova, sị, ‘Ka Jehova bụrụ onye akaebe n’etiti mụ na gị nakwa n’etiti ụmụ m na ụmụ gị ruo mgbe a na-akaghị aka.’”+ Devid wee bilie lawa, Jọnatan wee bata n’obodo.