1 Samuel 18:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jọnatan na Devid wee gbaa ndụ,+ n’ihi na ọ hụrụ ya n’anya dị ka mkpụrụ obi nke ya.+ 1 Samuel 20:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jọnatan wee ṅụọrọ Devid iyi ọzọ n’ihi ịhụnanya o nwere n’ebe ọ nọ; n’ihi na ọ hụrụ ya n’anya dị ka o si hụ mkpụrụ obi nke ya.+
17 Jọnatan wee ṅụọrọ Devid iyi ọzọ n’ihi ịhụnanya o nwere n’ebe ọ nọ; n’ihi na ọ hụrụ ya n’anya dị ka o si hụ mkpụrụ obi nke ya.+