Abụ Ọma 37:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Onye ajọ omume na-echebiri onye ezi omume,+Na-achọkwa igbu ya.+ Abụ Ọma 38:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma ndị na-achọ mkpụrụ obi m na-esi ọnyà,+Ndị na-akpa nkata ka ọdachi dakwasị m ekwuwokwa okwu banyere ahụhụ,+Ha na-atamukwa okwu aghụghọ ogologo ụbọchị dum.+
12 Ma ndị na-achọ mkpụrụ obi m na-esi ọnyà,+Ndị na-akpa nkata ka ọdachi dakwasị m ekwuwokwa okwu banyere ahụhụ,+Ha na-atamukwa okwu aghụghọ ogologo ụbọchị dum.+