Jenesis 44:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Juda wee bịaruo ya nso wee sị: “Nna m ukwu, m na-arịọ gị arịrịọ, biko, ka ohu gị kwuo okwu ná ntị nna m ukwu,+ ka ị gharakwa iweso ohu gị iwe dị ọkụ,+ n’ihi na gị na Fero bụ otu ihe.+ 2 Samuel 14:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Nwaanyị ahụ wee sị: “Biko, ka ohu gị nwaanyị+ gwatụ onyenwe m eze okwu.”+ O wee sị: “Kwuo!”+
18 Juda wee bịaruo ya nso wee sị: “Nna m ukwu, m na-arịọ gị arịrịọ, biko, ka ohu gị kwuo okwu ná ntị nna m ukwu,+ ka ị gharakwa iweso ohu gị iwe dị ọkụ,+ n’ihi na gị na Fero bụ otu ihe.+