Jenesis 41:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 Fero gwakwara Josef, sị: “Ọ bụ m bụ Fero, ma ọ bụrụ na i nyeghị ikike, ọ dịghị onye ga-eweli aka ya ma ọ bụ zọlie ụkwụ ya n’ala Ijipt dum.+ Jenesis 45:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ya mere, ọ bụghị unu zitere m n’ebe a,+ kama ọ bụ ezi Chineke, ka o wee mee ka m bụụrụ Fero nna,+ bụrụkwa onye nwe ụlọ ya dum nakwa onye na-achị ala Ijipt dum.
44 Fero gwakwara Josef, sị: “Ọ bụ m bụ Fero, ma ọ bụrụ na i nyeghị ikike, ọ dịghị onye ga-eweli aka ya ma ọ bụ zọlie ụkwụ ya n’ala Ijipt dum.+
8 Ya mere, ọ bụghị unu zitere m n’ebe a,+ kama ọ bụ ezi Chineke, ka o wee mee ka m bụụrụ Fero nna,+ bụrụkwa onye nwe ụlọ ya dum nakwa onye na-achị ala Ijipt dum.