Jenesis 20:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ezi Chineke wee sị ya ná nrọ: “Mụ onwe m amarawokwa na ọ bụ n’obi ọcha gị ka i mere ihe a,+ mụ onwe m nọkwa na-egbochi gị imehie m.+ Ọ bụ ya mere na ekweghị m ka i metụ ya aka.+ Matiu 6:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ekwela ka anyị daba n’ọnwụnwa,*+ kama napụta anyị n’aka ajọ onye ahụ.’+
6 Ezi Chineke wee sị ya ná nrọ: “Mụ onwe m amarawokwa na ọ bụ n’obi ọcha gị ka i mere ihe a,+ mụ onwe m nọkwa na-egbochi gị imehie m.+ Ọ bụ ya mere na ekweghị m ka i metụ ya aka.+