1 Ihe E Mere 16:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Sị, ‘Unu akpala ndị m tere mmanụ aka,Unu emekwala ndị amụma m ihe ọjọọ ọ bụla.’+ Abụ Ọma 20:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ugbu a ka m maara na Jehova na-azọpụta onye o tere mmanụ.+Ọ na-eji oké ọrụ nzọpụta nke aka nri ya na-arụ+Nọrọ n’eluigwe ya dị nsọ za ya.+ Abụ Ọma 105:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Sị: “Unu akpala ndị m tere mmanụ aka,+Unu emekwala ndị amụma m ihe ọjọọ ọ bụla.”+ Luk 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ya mere, ọ̀ bụ na Chineke agaghị eme ka ndị ọ họọrọ, bụ́ ndị na-etiku ya ehihie na abalị, nweta ikpe ziri ezi,+ ọ bụ ezie na ọ na-enwe ogologo ntachi obi+ n’ihi ha?
6 Ugbu a ka m maara na Jehova na-azọpụta onye o tere mmanụ.+Ọ na-eji oké ọrụ nzọpụta nke aka nri ya na-arụ+Nọrọ n’eluigwe ya dị nsọ za ya.+
7 Ya mere, ọ̀ bụ na Chineke agaghị eme ka ndị ọ họọrọ, bụ́ ndị na-etiku ya ehihie na abalị, nweta ikpe ziri ezi,+ ọ bụ ezie na ọ na-enwe ogologo ntachi obi+ n’ihi ha?