2 Samuel 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Devid wee weso nwoke ahụ iwe dị ọkụ nke ukwuu,+ o wee gwa Netan, sị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ nwoke nke mere ihe a kwesịrị ịnwụ!+ 2 Samuel 19:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi na ezinụlọ nna m dum gaara abụ ndị onyenwe m eze gbuchapụrụ, ma i mere ka ohu gị soro ná ndị na-eri ihe na tebụl gị.+ Olee ezi ihe ọzọ mere m ka ga-eji na-ebesara eze ákwá?”+
5 Devid wee weso nwoke ahụ iwe dị ọkụ nke ukwuu,+ o wee gwa Netan, sị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ nwoke nke mere ihe a kwesịrị ịnwụ!+
28 N’ihi na ezinụlọ nna m dum gaara abụ ndị onyenwe m eze gbuchapụrụ, ma i mere ka ohu gị soro ná ndị na-eri ihe na tebụl gị.+ Olee ezi ihe ọzọ mere m ka ga-eji na-ebesara eze ákwá?”+