1 Samuel 26:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ihe a i mere adịghị mma. Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ unu kwesịrị ịnwụ,+ n’ihi na unu echeghị onyenwe unu nche,+ bụ́ onye Jehova tere mmanụ.+ Leenụ ebe ube eze na ihe mmiri+ ya dị, bụ́ ndị dịbu n’akụkụ isi ya.”
16 Ihe a i mere adịghị mma. Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ unu kwesịrị ịnwụ,+ n’ihi na unu echeghị onyenwe unu nche,+ bụ́ onye Jehova tere mmanụ.+ Leenụ ebe ube eze na ihe mmiri+ ya dị, bụ́ ndị dịbu n’akụkụ isi ya.”