Abụ Ọma 18:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova na-akwụ m ụgwọ dị ka ezi omume m si dị;+Ọ bụkwa dị ka aka m si dị ọcha ka ọ na-akwụ m ụgwọ.+ Abụ Ọma 91:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ọ hụrụ m n’anya nke ukwuu,+M ga-emekwara ya ụzọ mgbapụ.+M ga-echebe ya n’ihi na ọ matawo aha m.+ Jọn 12:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ bụrụ na onye ọ bụla ga-ejere m ozi, ya sowe m, ebe m nọ ka onye ozi m ga-anọkwa.+ Ọ bụrụ na onye ọ bụla ga-ejere m ozi, Nna m ga-eme ka o nwee ùgwù.+
20 Jehova na-akwụ m ụgwọ dị ka ezi omume m si dị;+Ọ bụkwa dị ka aka m si dị ọcha ka ọ na-akwụ m ụgwọ.+
14 N’ihi na ọ hụrụ m n’anya nke ukwuu,+M ga-emekwara ya ụzọ mgbapụ.+M ga-echebe ya n’ihi na ọ matawo aha m.+
26 Ọ bụrụ na onye ọ bụla ga-ejere m ozi, ya sowe m, ebe m nọ ka onye ozi m ga-anọkwa.+ Ọ bụrụ na onye ọ bụla ga-ejere m ozi, Nna m ga-eme ka o nwee ùgwù.+