1 Samuel 12:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma ọ bụrụ na unu ejiri ikwesi olu ike mee ihe ọjọọ, a ga-ekpochapụ unu,+ ma unu ma eze unu.”+ 1 Samuel 28:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 O wee ruo n’oge ahụ na ndị Filistia malitere ịkpọkọta ndị agha ha ka ha buso Izrel agha.+ Ekish wee sị Devid: “Ị maara nke ọma na ọ bụ m ka ị ga-eso gaa agha, gị na ndị ikom gị.”+ 1 Samuel 31:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ndị Filistia nọ na-ebuso Izrel agha,+ ndị Izrel wee si n’ihu ndị Filistia gbaa ọsọ, e wee na-egbu ha,+ ha ana-ada n’Ugwu Gilboa.+
28 O wee ruo n’oge ahụ na ndị Filistia malitere ịkpọkọta ndị agha ha ka ha buso Izrel agha.+ Ekish wee sị Devid: “Ị maara nke ọma na ọ bụ m ka ị ga-eso gaa agha, gị na ndị ikom gị.”+
31 Ndị Filistia nọ na-ebuso Izrel agha,+ ndị Izrel wee si n’ihu ndị Filistia gbaa ọsọ, e wee na-egbu ha,+ ha ana-ada n’Ugwu Gilboa.+