1 Samuel 31:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị Filistia wee chụsie Sọl na ụmụ ya ọsọ ike; n’ikpeazụ, ndị Filistia gburu Jọnatan+ na Abinadab+ na Malkaị-shua,+ ụmụ Sọl. 2 Samuel 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma Abna+ nwa Nee, bụ́ onyeisi ndị agha Sọl, kpọọrọ Ish-boshet+ nwa Sọl wee kpọfee ya Mahaneyim,+
2 Ndị Filistia wee chụsie Sọl na ụmụ ya ọsọ ike; n’ikpeazụ, ndị Filistia gburu Jọnatan+ na Abinadab+ na Malkaị-shua,+ ụmụ Sọl.