Abụ Ọma 37:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ bụ Jehova na-eme ka nzọụkwụ nke dimkpa guzosie ike,+Ụzọ ya na-atọkwa Ya ụtọ.+ Ilu 16:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Obi mmadụ nwere ike ichepụta ụzọ ya,+ ma ọ bụ Jehova na-eduzi nzọụkwụ ya.+ Ilu 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Obi onye eze dị ka iyi n’aka Jehova.+ Ebe ọ bụla ọ chọrọ, ya echee ya ihu.+ Jeremaya 10:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Jehova, amaara m nke ọma na ụzọ mmadụ adịghị ya n’aka. Ọ dịrịghị mmadụ nke na-eje ije ọbụna iduzi nzọụkwụ ya.+ 2 Pita 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi ihe ndị a, Jehova maara otú o si anapụta ndị na-asọpụrụ Chineke n’ọnwụnwa,+ ma ọ ga-edebe ndị ajọ omume maka ụbọchị ikpe ka e wee bipụ ha,+
23 Jehova, amaara m nke ọma na ụzọ mmadụ adịghị ya n’aka. Ọ dịrịghị mmadụ nke na-eje ije ọbụna iduzi nzọụkwụ ya.+
9 N’ihi ihe ndị a, Jehova maara otú o si anapụta ndị na-asọpụrụ Chineke n’ọnwụnwa,+ ma ọ ga-edebe ndị ajọ omume maka ụbọchị ikpe ka e wee bipụ ha,+