25 Jehọshafat na ndị ya wee bịa ịkwakọrọ ngwongwo ha.+ Ha wee hụ ọtụtụ ngwongwo na ákwà na arịa ndị dị oké ọnụ ahịa; ha wee yipụtasịa ha ihe ha yi n’ahụ́ ruo mgbe ha na-enweghị ike iburukwu ihe ọzọ.+ Ha nọ na-akwakọrọ ngwongwo ahụ ruo ụbọchị atọ, n’ihi na ọ dị ọtụtụ.