2 Samuel 21:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Devid wee gaa nata ndị nwe ala Jebesh-gilied+ ọkpụkpụ Sọl+ na ọkpụkpụ Jọnatan nwa ya, bụ́ ndị zuuru ya n’ámá obodo Bet-shan,+ bụ́ ebe ndị Filistia kwụwara+ ha n’osisi n’ụbọchị ndị Filistia gburu Sọl n’Ugwu Gilboa.+
12 Devid wee gaa nata ndị nwe ala Jebesh-gilied+ ọkpụkpụ Sọl+ na ọkpụkpụ Jọnatan nwa ya, bụ́ ndị zuuru ya n’ámá obodo Bet-shan,+ bụ́ ebe ndị Filistia kwụwara+ ha n’osisi n’ụbọchị ndị Filistia gburu Sọl n’Ugwu Gilboa.+