1 Samuel 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 E bukwaara igbe Chineke,+ ụmụ abụọ Ilaị, bụ́ Họfnaị na Finihas, nwụkwara.+ 2 Ihe E Mere 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Sọlọmọn si n’Obodo Devid+ kpọpụta ada Fero+ wee kpọga ya n’ụlọ o wuuru ya,+ n’ihi na ọ sịrị: “Ọ bụ ezie na ọ bụ nwunye m, o kwesịghị ibi n’ụlọ Devid eze Izrel, n’ihi na ebe niile igbe Jehova batara bụ ebe dị nsọ.”+ Jeremaya 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “‘Otú ọ dị, gaanụ n’ụlọ m nke dị na Shaịlo,+ bụ́ ebe m mere ka aha m biri na mbụ,+ hụ ihe m mere ya n’ihi ihe ọjọọ ndị m bụ́ Izrel mere.+
11 Sọlọmọn si n’Obodo Devid+ kpọpụta ada Fero+ wee kpọga ya n’ụlọ o wuuru ya,+ n’ihi na ọ sịrị: “Ọ bụ ezie na ọ bụ nwunye m, o kwesịghị ibi n’ụlọ Devid eze Izrel, n’ihi na ebe niile igbe Jehova batara bụ ebe dị nsọ.”+
12 “‘Otú ọ dị, gaanụ n’ụlọ m nke dị na Shaịlo,+ bụ́ ebe m mere ka aha m biri na mbụ,+ hụ ihe m mere ya n’ihi ihe ọjọọ ndị m bụ́ Izrel mere.+