Diuterọnọmi 28:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Jehova ga-eme ka etuto Ijipt too gị,+ meekwa ka ọkpụ ikè na ụ́gwọ̀ na ọkọ, bụ́ ndị a na-agaghị agwọta agwọta, rịawa gị. 1 Samuel 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Unu ga-akpụkwa ihe yiri ọkpụ ikè unu na ihe yiri òké+ unu, bụ́ ndị na-emebi ala unu, unu ga-enyekwa Chineke Izrel otuto.+ Ma eleghị anya, ọ ga-eme ka aka ya nke dị arọ n’ahụ́ unu nakwa n’ahụ́ chi unu nakwa n’ala unu belata.+
27 “Jehova ga-eme ka etuto Ijipt too gị,+ meekwa ka ọkpụ ikè na ụ́gwọ̀ na ọkọ, bụ́ ndị a na-agaghị agwọta agwọta, rịawa gị.
5 Unu ga-akpụkwa ihe yiri ọkpụ ikè unu na ihe yiri òké+ unu, bụ́ ndị na-emebi ala unu, unu ga-enyekwa Chineke Izrel otuto.+ Ma eleghị anya, ọ ga-eme ka aka ya nke dị arọ n’ahụ́ unu nakwa n’ahụ́ chi unu nakwa n’ala unu belata.+