-
1 Samuel 6:18Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
18 Òké ndị ahụ e ji ọlaedo kpụọ dị ole obodo ndị Filistia niile dị, ya bụ, obodo niile ndị isi ise ndị ahụ na-achị, malite n’obodo ukwu e wusiri ike ruo n’obodo nta nke dị n’ime ime obodo.
Nnukwu nkume ahụ a dọkwasịrị igbe Jehova bụkwa ihe àmà ruo taa n’ala Jọshụa onye Bet-shimesh.
-