Abụ Ọma 18:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’ihi na site n’enyemaka gị, m pụrụ ịchụ ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ọsọ;+Site n’enyemaka Chineke m, m pụrụ ịrịgo mgbidi.+ Ndị Hibru 11:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 bụrụ ndị ọkụ na-emeghị ihe ọ bụla,+ gbanahụ ihu mma agha,+ bụrụ ndị e mere ka ha dị ike mgbe ha na-adịghị ike,+ bụrụ ndị dike n’agha,+ mee ka ụsụụ ndị agha ndị mba ọzọ gbaa ọsọ.+
29 N’ihi na site n’enyemaka gị, m pụrụ ịchụ ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga ọsọ;+Site n’enyemaka Chineke m, m pụrụ ịrịgo mgbidi.+
34 bụrụ ndị ọkụ na-emeghị ihe ọ bụla,+ gbanahụ ihu mma agha,+ bụrụ ndị e mere ka ha dị ike mgbe ha na-adịghị ike,+ bụrụ ndị dike n’agha,+ mee ka ụsụụ ndị agha ndị mba ọzọ gbaa ọsọ.+