2 Samuel 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Devid wee jụọ Jehova ase,+ sị: “Ọ̀ bụ m gbagoo buso ndị Filistia agha? Ị̀ ga-enyefe ha n’aka m?” Jehova wee sị Devid: “Gbagoo, n’ihi na m ga-enyeferịrị ndị Filistia n’aka gị.”+ Ndị Filipaị 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihe niile, enwere m ike site n’aka onye ahụ nke na-enye m ike.+ Ndị Hibru 11:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 bụrụ ndị ọkụ na-emeghị ihe ọ bụla,+ gbanahụ ihu mma agha,+ bụrụ ndị e mere ka ha dị ike mgbe ha na-adịghị ike,+ bụrụ ndị dike n’agha,+ mee ka ụsụụ ndị agha ndị mba ọzọ gbaa ọsọ.+
19 Devid wee jụọ Jehova ase,+ sị: “Ọ̀ bụ m gbagoo buso ndị Filistia agha? Ị̀ ga-enyefe ha n’aka m?” Jehova wee sị Devid: “Gbagoo, n’ihi na m ga-enyeferịrị ndị Filistia n’aka gị.”+
34 bụrụ ndị ọkụ na-emeghị ihe ọ bụla,+ gbanahụ ihu mma agha,+ bụrụ ndị e mere ka ha dị ike mgbe ha na-adịghị ike,+ bụrụ ndị dike n’agha,+ mee ka ụsụụ ndị agha ndị mba ọzọ gbaa ọsọ.+