Ndị Ikpe 7:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’oge ahụ, onye nke ọ bụla guzo n’ebe o guzo gburugburu ebe ndị ahụ mara ụlọikwuu, ndị agha ahụ niile wee gbawa ọsọ, na-eti mkpu ma na-agba ọsọ.+ 2 Ndị Eze 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ bụ Jehova mere ka ndị agha Siria nụ+ ụda ụgbọ agha, ụda ịnyịnya, ụda ìgwè ndị agha,+ nke mere na ha sịrị ibe ha: “Lee! Eze Izrel egowo ndị eze ndị Het+ na ndị eze Ijipt+ ka ha bịa buso anyị agha!”
21 N’oge ahụ, onye nke ọ bụla guzo n’ebe o guzo gburugburu ebe ndị ahụ mara ụlọikwuu, ndị agha ahụ niile wee gbawa ọsọ, na-eti mkpu ma na-agba ọsọ.+
6 Ọ bụ Jehova mere ka ndị agha Siria nụ+ ụda ụgbọ agha, ụda ịnyịnya, ụda ìgwè ndị agha,+ nke mere na ha sịrị ibe ha: “Lee! Eze Izrel egowo ndị eze ndị Het+ na ndị eze Ijipt+ ka ha bịa buso anyị agha!”