Diuterọnọmi 12:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Kpebisie nnọọ ike na ị gaghị eri ọbara ya,+ n’ihi na ọbara ya bụ mkpụrụ obi ya,+ erikọtala mkpụrụ obi na anụ ya. Diuterọnọmi 15:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọ bụ naanị ọbara ya ka ị na-agaghị eri.+ Ị ga-awụpụ ya n’ala dị ka mmiri.+
23 Kpebisie nnọọ ike na ị gaghị eri ọbara ya,+ n’ihi na ọbara ya bụ mkpụrụ obi ya,+ erikọtala mkpụrụ obi na anụ ya.