Jenesis 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma unu erikọtala+ anụ na mkpụrụ obi ya+—ọbara ya.+ Levitikọs 7:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “‘Unu erila ọbara ọ bụla+ n’ebe ọ bụla unu bi, ma ọ̀ bụ nke anụ ufe ma ọ bụ nke anụ ọhịa. Levitikọs 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “‘Ma onye ọ bụla nke si n’ụlọ Izrel ma ọ bụ onye mbịarambịa nke bi dị ka ọbịa n’etiti unu nke riri ụdị ọbara ọ bụla,+ m ga-eche ihu m megide mkpụrụ obi ahụ+ riri ọbara, m ga-ebipụ ya n’etiti ndị ya. 1 Samuel 14:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ha wee gwa Sọl, sị: “Lee! Ndị Izrel na-emehie Jehova site n’irikọta anụ na ọbara ha.”+ O wee sị: “Unu emewo omume aghụghọ. Burugodịnụ ụzọ kwatara m otu nnukwu nkume.” Ọrụ Ndịozi 15:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 kama ka e degara ha akwụkwọ ka ha na-ezere ihe ndị e ji arụsị merụọ,+ na-ezerekwa ịkwa iko+ na anụ a nyagburu anyagbu+ na ọbara.+
10 “‘Ma onye ọ bụla nke si n’ụlọ Izrel ma ọ bụ onye mbịarambịa nke bi dị ka ọbịa n’etiti unu nke riri ụdị ọbara ọ bụla,+ m ga-eche ihu m megide mkpụrụ obi ahụ+ riri ọbara, m ga-ebipụ ya n’etiti ndị ya.
33 Ha wee gwa Sọl, sị: “Lee! Ndị Izrel na-emehie Jehova site n’irikọta anụ na ọbara ha.”+ O wee sị: “Unu emewo omume aghụghọ. Burugodịnụ ụzọ kwatara m otu nnukwu nkume.”
20 kama ka e degara ha akwụkwọ ka ha na-ezere ihe ndị e ji arụsị merụọ,+ na-ezerekwa ịkwa iko+ na anụ a nyagburu anyagbu+ na ọbara.+