1 Samuel 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Sọl wee rube isi n’ihe Jọnatan kwuru, Sọl wee ṅụọ iyi, sị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ a gaghị egbu ya.” 1 Samuel 28:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ozugbo ahụ, Sọl ji Jehova ṅụọrọ ya iyi, sị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ ikpe njehie agaghị ama gị n’ihe a!”
6 Sọl wee rube isi n’ihe Jọnatan kwuru, Sọl wee ṅụọ iyi, sị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ a gaghị egbu ya.”
10 Ozugbo ahụ, Sọl ji Jehova ṅụọrọ ya iyi, sị: “Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ,+ ikpe njehie agaghị ama gị n’ihe a!”