1 Ndị Eze 1:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Sọlọmọn wee sị: “Ọ bụrụ na ọ ga-eme ka dike, otu ntutu isi+ ya agaghị ada n’ala; ma ọ bụrụ na a hụ ihe ọjọọ o mere,+ ọ ghaghịkwa ịnwụ.”+ Luk 21:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma otu mkpụrụ ntutu isi+ unu agaghịkwa ala n’iyi ma ọlị. Ọrụ Ndịozi 27:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ya mere, ana m agba unu ume ka unu ritụ ihe oriri, n’ihi na nke a bụ maka nzọpụta unu; n’ihi na ọ dịghị otu ntutu+ isi nke otu onye n’ime unu ga-ala n’iyi.”
52 Sọlọmọn wee sị: “Ọ bụrụ na ọ ga-eme ka dike, otu ntutu isi+ ya agaghị ada n’ala; ma ọ bụrụ na a hụ ihe ọjọọ o mere,+ ọ ghaghịkwa ịnwụ.”+
34 Ya mere, ana m agba unu ume ka unu ritụ ihe oriri, n’ihi na nke a bụ maka nzọpụta unu; n’ihi na ọ dịghị otu ntutu+ isi nke otu onye n’ime unu ga-ala n’iyi.”