1 Samuel 15:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Samuel ahụghị Sọl anya ọzọ ruo ụbọchị ọ nwụrụ, n’ihi na Samuel amalitewo iruru Sọl uju.+ Ma o wutere Jehova na o mere Sọl eze Izrel.+ Ekliziastis 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 oge ịkwa ákwá+ na oge ịchị ọchị;+ oge ịkwa ákwá arịrị+ na oge ịwụli elu;+
35 Samuel ahụghị Sọl anya ọzọ ruo ụbọchị ọ nwụrụ, n’ihi na Samuel amalitewo iruru Sọl uju.+ Ma o wutere Jehova na o mere Sọl eze Izrel.+