Diuterọnọmi 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Ọ bụrụ na ị gaa ibuso ndị iro gị agha, i wee hụ ịnyịnya na ụgbọ ịnyịnya agha+ na ndị mmadụ dị ọtụtụ karịa gị, atụla ha egwu; n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị,+ onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt,+ nọnyeere gị. Joshụa 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ̀ kwa m nyere gị iwu?+ Nwee obi ike, dịkwa ike. Amala jijiji, atụkwala ụjọ,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị nọnyeere gị ebe ọ bụla ị na-aga.”+ 1 Samuel 17:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma mgbe ndị Izrel niile hụrụ nwoke ahụ, lee, ha gbara ọsọ n’ihi ya, egwu tụkwara ha nke ukwuu.+ Abụ Ọma 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Jehova bụ ìhè m+ na nzọpụta m.+Ònye ka m ga-atụ egwu?+Jehova bụ idé ji ndụ m.+Ònye ka m ga-atụ ụjọ?+ Aịzaya 51:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ọ bụ mụ onwe m bụ Onye na-akasi unu obi.+ “Ònye ka ị bụ nke mere ị ga-eji na-atụ mmadụ efu nke ga-anwụ anwụ egwu,+ na-atụkwa nwa nke mmadụ bụ́ onye a ga-eme ka ọ dị ka ahịhịa ndụ egwu?+
20 “Ọ bụrụ na ị gaa ibuso ndị iro gị agha, i wee hụ ịnyịnya na ụgbọ ịnyịnya agha+ na ndị mmadụ dị ọtụtụ karịa gị, atụla ha egwu; n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị,+ onye kpọpụtara gị n’ala Ijipt,+ nọnyeere gị.
9 Ọ̀ kwa m nyere gị iwu?+ Nwee obi ike, dịkwa ike. Amala jijiji, atụkwala ụjọ,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị nọnyeere gị ebe ọ bụla ị na-aga.”+
27 Jehova bụ ìhè m+ na nzọpụta m.+Ònye ka m ga-atụ egwu?+Jehova bụ idé ji ndụ m.+Ònye ka m ga-atụ ụjọ?+
12 “Ọ bụ mụ onwe m bụ Onye na-akasi unu obi.+ “Ònye ka ị bụ nke mere ị ga-eji na-atụ mmadụ efu nke ga-anwụ anwụ egwu,+ na-atụkwa nwa nke mmadụ bụ́ onye a ga-eme ka ọ dị ka ahịhịa ndụ egwu?+