1 Samuel 16:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jesi wee kpụrụ otu ịnyịnya ibu, were achịcha na otu karama akpụkpọ+ mmanya, kpụrụkwa nwa ewu wee zigara ha Sọl site n’aka nwa ya Devid.+ Ilu 3:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ajụla imere ha ihe ọma bụ́ ndị e kwesịrị imere ya,+ mgbe ọ dị n’ike aka gị ime ya.+ Ilu 18:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Onyinye mmadụ ga-emeghere ya oghere buru ibu,+ ọ ga-edugakwa ya ọbụna n’ihu ndị ukwu.+
20 Jesi wee kpụrụ otu ịnyịnya ibu, were achịcha na otu karama akpụkpọ+ mmanya, kpụrụkwa nwa ewu wee zigara ha Sọl site n’aka nwa ya Devid.+