1 Samuel 10:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma ndị ikom na-abaghị n’ihe+ sịrị: “Olee otú onye a ga-esi zọpụta anyị?”+ Ha wee leda ya anya,+ ha ewetaghịkwara ya onyinye ọ bụla.+ Ma ọ gbachiri nnọọ nkịtị.+ 2 Ihe E Mere 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova wee mee ka alaeze ahụ guzosie ike n’aka ya;+ Juda dum wee na-enye Jehọshafat onyinye,+ o wee nwee akụnụba na ùgwù nke ukwuu.+ Ilu 17:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Onyinye bụ nkume e ji enweta ihu ọma n’anya onye nwe ya.+ Ebe ọ bụla ọ tụgharịrị, ọ na-enwe ihe ịga nke ọma.+ Ilu 18:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Onyinye mmadụ ga-emeghere ya oghere buru ibu,+ ọ ga-edugakwa ya ọbụna n’ihu ndị ukwu.+
27 Ma ndị ikom na-abaghị n’ihe+ sịrị: “Olee otú onye a ga-esi zọpụta anyị?”+ Ha wee leda ya anya,+ ha ewetaghịkwara ya onyinye ọ bụla.+ Ma ọ gbachiri nnọọ nkịtị.+
5 Jehova wee mee ka alaeze ahụ guzosie ike n’aka ya;+ Juda dum wee na-enye Jehọshafat onyinye,+ o wee nwee akụnụba na ùgwù nke ukwuu.+
8 Onyinye bụ nkume e ji enweta ihu ọma n’anya onye nwe ya.+ Ebe ọ bụla ọ tụgharịrị, ọ na-enwe ihe ịga nke ọma.+