Abụ Ọma 74:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Cheta: Onye iro akọchawo gị, Jehova,+Ndị na-amaghị ihe elelịwokwa aha gị.+ Abụ Ọma 74:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Chineke, biko, bilie kpeere onwe gị ikpe.+Cheta nkọcha onye nzuzu nọ na-akọcha gị ogologo ụbọchị dum.+ Abụ Ọma 79:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova, kwụọ ndị agbata obi anyị ụgwọ nkọcha ha kọchara gị,+Kwụọ ha ụgwọ okpukpu asaa, wụnye ya n’obi uwe ha.+
22 Chineke, biko, bilie kpeere onwe gị ikpe.+Cheta nkọcha onye nzuzu nọ na-akọcha gị ogologo ụbọchị dum.+
12 Jehova, kwụọ ndị agbata obi anyị ụgwọ nkọcha ha kọchara gị,+Kwụọ ha ụgwọ okpukpu asaa, wụnye ya n’obi uwe ha.+