Ọpụpụ 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma Fero sịrị: “Ònye bụ Jehova,+ nke mere m ga-eji rube isi n’ihe o kwuru wee hapụ ndị Izrel ka ha laa?+ Amaghị m onye Jehova bụ ma ọlị,+ agaghịkwa m ahapụ ndị Izrel ka ha laa.”+ 2 Ihe E Mere 32:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ole nke n’ime chi niile nke mba ndị a nna nna m hà bibiri napụtaliri ndị ya n’aka m, mere Chineke unu ga-eji nwee ike ịnapụta unu n’aka m?+ Aịzaya 37:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ònye ka ị kwara emo+ ma kwutọọ?+Ònye ka ị baara mba,+Na-elekwa anya ọjọọ?+Ọ bụ Onye Nsọ Izrel!+
2 Ma Fero sịrị: “Ònye bụ Jehova,+ nke mere m ga-eji rube isi n’ihe o kwuru wee hapụ ndị Izrel ka ha laa?+ Amaghị m onye Jehova bụ ma ọlị,+ agaghịkwa m ahapụ ndị Izrel ka ha laa.”+
14 Ole nke n’ime chi niile nke mba ndị a nna nna m hà bibiri napụtaliri ndị ya n’aka m, mere Chineke unu ga-eji nwee ike ịnapụta unu n’aka m?+