Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 15:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Jehova, ònye n’ime chi niile dị ka gị?+

      Ònye dị ka gị, gị onye dị nsọ nke ukwuu?+

      Onye a ga-eji abụ otuto+ tụọ egwu ya,+ Onye na-eme ihe dị ịtụnanya.+

  • Abụ Ọma 71:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 Mụ onwe m kwa ga-eji ụbọ akwara too gị,+

      Aga m eto eziokwu gị, Chineke m.+

      Aga m eji une bụkuo gị abụ olu ụtọ, gị Onye Nsọ Izrel.+

  • Aịzaya 5:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 Ya mere, dị nnọọ ka ire ọkụ si erepịa ahịhịa ọka,+ dịkwa ka ọkụ ya si erekpọ ahịhịa kpọrọ nkụ, mgbọrọgwụ ha ga na-esikwa ísì ka ihe rere ure,+ ifuru ha ga-ekusasị dị ka ntụ, n’ihi na ha ajụwo iwu Jehova nke ụsụụ ndị agha,+ ha elelịwokwa okwu Onye Nsọ Izrel.+

  • Aịzaya 10:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ, na ọ dịkwaghị mgbe ndị fọdụrụ n’Izrel+ na ndị lanahụrụ alanahụ n’ụlọ Jekọb ga-adabere n’onye ahụ nke na-eti ha ihe,+ ha ga-adaberekwa n’ebe Jehova, bụ́ Onye Nsọ Izrel,+ nọ, n’eziokwu.+

  • Jeremaya 51:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 “N’ihi na Izrel na Juda+ abụghị nwaanyị nke di ya, bụ́ Chineke ha, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, nwụrụ anwụ.+ N’ihi na ala ndị Kaldia jupụtara n’ikpe ọmụma n’anya Onye Nsọ Izrel.+

  • Ezikiel 39:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 M ga-emekwa ka a mara aha nsọ m n’etiti ndị m Izrel, m gakwaghị ekwe ka e metọọ aha nsọ m;+ mba niile ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova,+ Onye Nsọ n’Izrel.’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya