2 Ndị Eze 19:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma eleghị anya, Jehova bụ́ Chineke gị ga-anụ+ ihe niile Rabshake kwuru, onye eze Asiria onyenwe ya zitere ka ọ kwaa Chineke dị ndụ emo,+ ọ ga-emekwa ka ọ zaa ajụjụ maka okwu Jehova bụ́ Chineke gị nụrụ.+ Kpeekwa ekpere+ maka ndị fọdụrụnụ.’”+ 2 Ndị Eze 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jehova, biko, tọọ ntị n’ala nụrụ.+ Jehova, biko, meghee anya gị+ hụrụ, nụrụkwa ihe Senakerib kwuru, nke o zitere iji kwaa Chineke dị ndụ emo.+
4 Ma eleghị anya, Jehova bụ́ Chineke gị ga-anụ+ ihe niile Rabshake kwuru, onye eze Asiria onyenwe ya zitere ka ọ kwaa Chineke dị ndụ emo,+ ọ ga-emekwa ka ọ zaa ajụjụ maka okwu Jehova bụ́ Chineke gị nụrụ.+ Kpeekwa ekpere+ maka ndị fọdụrụnụ.’”+
16 Jehova, biko, tọọ ntị n’ala nụrụ.+ Jehova, biko, meghee anya gị+ hụrụ, nụrụkwa ihe Senakerib kwuru, nke o zitere iji kwaa Chineke dị ndụ emo.+