9 N’ihi na anya+ Jehova na-ahụzu ụwa dum+ iji gosi ike ya maka ndị obi ha+ zuru ezu n’ebe ọ nọ. I zuzuru nzuzu+ n’ihe a i mere, n’ihi ya, malite ugbu a gaa n’ihu, a ga na-ebuso gị agha.”+
18 Chineke m, biko, tọọ ntị gị n’ala nụrụ.+ Meghee anya gị hụ otú anyị si tọgbọrọ n’efu, hụkwa obodo a kpọkwasịrị aha gị;+ n’ihi na ọ bụghị dị ka ezi omume anyị si dị ka anyị na-arịọ gị arịrịọ a,+ kama ọ bụ dị ka ebere gị si dị ukwuu.+