1 Ndị Eze 8:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 ka anya gị dịrị+ n’ebe ụlọ a dị abalị na ehihie, n’ebe i kwuru banyere ya, sị, ‘Aha m ga-adị na ya,’+ ka i gee ntị n’ekpere ohu gị chere ihu n’ebe a na-ekpe.+ Abụ Ọma 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mụ onwe m na-akpọku gị, Chineke, n’ihi na ị ga-aza m.+Tọọrọ m ntị n’ala. Nụrụ ihe m na-ekwu.+
29 ka anya gị dịrị+ n’ebe ụlọ a dị abalị na ehihie, n’ebe i kwuru banyere ya, sị, ‘Aha m ga-adị na ya,’+ ka i gee ntị n’ekpere ohu gị chere ihu n’ebe a na-ekpe.+