2 Ndị Eze 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Jehova, biko, tọọ ntị n’ala nụrụ.+ Jehova, biko, meghee anya gị+ hụrụ, nụrụkwa ihe Senakerib kwuru, nke o zitere iji kwaa Chineke dị ndụ emo.+ Zekaraya 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ònye ledara ụbọchị ihe nta anya?+ Ha ga-aṅụrị ọṅụ+ ma hụ eriri e ji atụ̀ ihe kwụ ọtọ n’aka Zerọbabel. Anya asaa ndị a bụ anya Jehova.+ Ha na-awagharị n’ụwa dum.”+ 1 Pita 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na anya+ Jehova na-elekwasị ndị ezi omume, ntị ya dịkwa n’arịrịọ ha na-arịọsi ike;+ ma ihu Jehova na-emegide ndị na-eme ihe ọjọọ.”+
16 Jehova, biko, tọọ ntị n’ala nụrụ.+ Jehova, biko, meghee anya gị+ hụrụ, nụrụkwa ihe Senakerib kwuru, nke o zitere iji kwaa Chineke dị ndụ emo.+
10 Ònye ledara ụbọchị ihe nta anya?+ Ha ga-aṅụrị ọṅụ+ ma hụ eriri e ji atụ̀ ihe kwụ ọtọ n’aka Zerọbabel. Anya asaa ndị a bụ anya Jehova.+ Ha na-awagharị n’ụwa dum.”+
12 N’ihi na anya+ Jehova na-elekwasị ndị ezi omume, ntị ya dịkwa n’arịrịọ ha na-arịọsi ike;+ ma ihu Jehova na-emegide ndị na-eme ihe ọjọọ.”+