Diuterọnọmi 13:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ dịghịkwa nke ọ bụla n’ime ihe a ga-ebibi ebibi nke ị ga-ewere,+ ka iwe dị ọkụ nke Jehova na-ewe wee dajụọ,+ ka o wee meere gị ebere,+ gosikwa gị obi ebere ma mee ka ị mụbaa, dị nnọọ ka ọ ṅụụrụ nna nna gị hà n’iyi.+ Abụ Ọma 25:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jehova, biko, cheta ebere gị+ na obiọma* gị,+N’ihi na ha dị malite na mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma 102:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Gị onwe gị ga-ebili meere Zayọn ebere,+N’ihi na ọ bụ oge imere ya amara,N’ihi na oge a kara aka eruwo.+ Aịzaya 54:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “M hapụrụ gị kpamkpam ruo nwa oge,+ ma m ga-eji ebere dị ukwuu kpọkọta gị.+
17 Ọ dịghịkwa nke ọ bụla n’ime ihe a ga-ebibi ebibi nke ị ga-ewere,+ ka iwe dị ọkụ nke Jehova na-ewe wee dajụọ,+ ka o wee meere gị ebere,+ gosikwa gị obi ebere ma mee ka ị mụbaa, dị nnọọ ka ọ ṅụụrụ nna nna gị hà n’iyi.+
13 Gị onwe gị ga-ebili meere Zayọn ebere,+N’ihi na ọ bụ oge imere ya amara,N’ihi na oge a kara aka eruwo.+