2 Ihe E Mere 6:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Jehova Chineke, ajụla ige onye i tere mmanụ ntị.+ Cheta obiọma i gosiri Devid ohu gị.”+ Abụ Ọma 98:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O chetawo obiọma* ya na ikwesị ntụkwasị obi ya n’ebe ụlọ Izrel nọ.+Nsọtụ niile nke ụwa ahụwo nzọpụta si n’aka Chineke anyị.+ Abụ Ọma 103:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma obiọma Jehova na-adị site na mgbe ebighị ebi ọbụna ruo mgbe ebighị ebi+N’ebe ndị na-atụ egwu ya nọ,+Ezi omume ya na-adịkwara ụmụ ụmụ ha,+ Aịzaya 63:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Si n’eluigwe lee anya,+ sikwa n’ebe obibi gị dị elu hụrụ, bụ́ ebe obibi dị nsọ, nke mara mma.+ Olee ebe ịnụ ọkụ n’obi gị+ na ike gị niile dị, afọ mgbarụ gị,+ na ebere gị?+ Ha adịghị erute n’ebe m nọ.+
3 O chetawo obiọma* ya na ikwesị ntụkwasị obi ya n’ebe ụlọ Izrel nọ.+Nsọtụ niile nke ụwa ahụwo nzọpụta si n’aka Chineke anyị.+
17 Ma obiọma Jehova na-adị site na mgbe ebighị ebi ọbụna ruo mgbe ebighị ebi+N’ebe ndị na-atụ egwu ya nọ,+Ezi omume ya na-adịkwara ụmụ ụmụ ha,+ Aịzaya 63:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Si n’eluigwe lee anya,+ sikwa n’ebe obibi gị dị elu hụrụ, bụ́ ebe obibi dị nsọ, nke mara mma.+ Olee ebe ịnụ ọkụ n’obi gị+ na ike gị niile dị, afọ mgbarụ gị,+ na ebere gị?+ Ha adịghị erute n’ebe m nọ.+
15 Si n’eluigwe lee anya,+ sikwa n’ebe obibi gị dị elu hụrụ, bụ́ ebe obibi dị nsọ, nke mara mma.+ Olee ebe ịnụ ọkụ n’obi gị+ na ike gị niile dị, afọ mgbarụ gị,+ na ebere gị?+ Ha adịghị erute n’ebe m nọ.+