1 Samuel 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee ruo na mgbe ha batara o wee hụ Elayab,+ ọ sịrị ozugbo ahụ: “N’ezie, onye Jehova tere mmanụ guzo n’ihu ya.” 1 Ihe E Mere 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jesi amụọ Elayab+ bụ́ ọkpara ya, na Abinadab+ nwa ya nke abụọ, na Shimia+ nwa ya nke atọ,
6 O wee ruo na mgbe ha batara o wee hụ Elayab,+ ọ sịrị ozugbo ahụ: “N’ezie, onye Jehova tere mmanụ guzo n’ihu ya.”