1 Samuel 31:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha wee gbupụ ya isi+ ma yipụ ya uwe agha ya, zigakwa ozi n’ala ndị Filistia gbaa gburugburu iji gwa+ ụlọ arụsị+ ha nakwa ndị ha ihe merenụ.
9 Ha wee gbupụ ya isi+ ma yipụ ya uwe agha ya, zigakwa ozi n’ala ndị Filistia gbaa gburugburu iji gwa+ ụlọ arụsị+ ha nakwa ndị ha ihe merenụ.