2 Samuel 19:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Eze wee lawa wee rute Jọdan. Ma Juda bịarutere Gilgal+ ka ha gaa zute eze, iji duru eze gafee Jọdan. 2 Samuel 19:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ndị Juda niile wee zaa ndị Izrel, sị: “N’ihi na eze bụ onye ikwu anyị;+ oleekwanụ ihe unu na-ewere iwe n’ihe a? Ọ̀ dịwo ihe anyị riri nke si n’akpa eze, ka è buteworo anyị onyinye?”
15 Eze wee lawa wee rute Jọdan. Ma Juda bịarutere Gilgal+ ka ha gaa zute eze, iji duru eze gafee Jọdan.
42 Ndị Juda niile wee zaa ndị Izrel, sị: “N’ihi na eze bụ onye ikwu anyị;+ oleekwanụ ihe unu na-ewere iwe n’ihe a? Ọ̀ dịwo ihe anyị riri nke si n’akpa eze, ka è buteworo anyị onyinye?”