Joshụa 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova wee sị Jọshụa: “Taa, ewepụwo m nkọcha Ijipt n’ahụ́ unu.”+ E wee kpọọ aha ebe ahụ Gilgal+ ruo taa. 1 Samuel 11:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mgbe e mesịrị, Samuel sịrị ndị Izrel: “Bịanụ ka anyị gaa Gilgal+ ka anyị wee mee ya eze ọzọ n’ebe ahụ.”+
9 Jehova wee sị Jọshụa: “Taa, ewepụwo m nkọcha Ijipt n’ahụ́ unu.”+ E wee kpọọ aha ebe ahụ Gilgal+ ruo taa.
14 Mgbe e mesịrị, Samuel sịrị ndị Izrel: “Bịanụ ka anyị gaa Gilgal+ ka anyị wee mee ya eze ọzọ n’ebe ahụ.”+