2 Samuel 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị Izrel niile wee kwụsị iso Devid ma sowe Shiba nwa Bikraị;+ ma ndị Juda rapaara n’ahụ́ eze ha, malite na Jọdan ruo Jeruselem.+ 2 Samuel 20:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Eze wee sị Amesa:+ “Kpọkọtara m ndị Juda n’ime ụbọchị atọ, gị onwe gị kwa guzo n’ebe a.”
2 Ndị Izrel niile wee kwụsị iso Devid ma sowe Shiba nwa Bikraị;+ ma ndị Juda rapaara n’ahụ́ eze ha, malite na Jọdan ruo Jeruselem.+