Abụ Ọma 120:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 120 Akpọkuru m Jehova n’oge m nọ n’ahụhụ,+O wee za m.+ Abụ Ọma 142:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 142 Eji m olu m kpọkuo Jehova ka o nyere m aka;+Eji m olu m malite itiku Jehova ka o meere m amara.+ Jona 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 wee sị:“N’ahụhụ ka m nọ kpọkuo Jehova,+ o wee za m.+N’afọ Shiol ka m nọ tie mkpu maka enyemaka.+Ị nụrụ olu m.+
2 wee sị:“N’ahụhụ ka m nọ kpọkuo Jehova,+ o wee za m.+N’afọ Shiol ka m nọ tie mkpu maka enyemaka.+Ị nụrụ olu m.+