Abụ Ọma 30:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova, ọ bụ gị ka m nọ na-akpọku;+Ọ bụkwa Jehova ka m nọ na-arịọ ka o meere m amara.+ Abụ Ọma 77:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 77 M ga-eji olu m tikuo Chineke,+M ga-eji olu m tikuo Chineke, ọ ga-egekwa m ntị.+ Abụ Ọma 141:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 141 Jehova, akpọkuwo m gị.+Biko, bịakwute m ngwa ngwa.+Nụrụ olu m mgbe m kpọkuru gị.+