Abụ Ọma 40:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova, biko, ka ọ dị gị mma ịnapụta m.+Jehova, biko, bịa ngwa ngwa nyere m aka.+ Abụ Ọma 70:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma anọ m n’ahụhụ, adakwara m ogbenye.+Chineke, biko, mee ihe ngwa ngwa n’ihi m.+Ị bụ onye na-enyere m aka na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Jehova, biko, egbula oge.+ Abụ Ọma 71:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Chineke, biko, anọla m n’ebe dị anya.+Chineke m, biko, bịa ọsọ ọsọ nyere m aka.+
5 Ma anọ m n’ahụhụ, adakwara m ogbenye.+Chineke, biko, mee ihe ngwa ngwa n’ihi m.+Ị bụ onye na-enyere m aka na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ.+Jehova, biko, egbula oge.+