Abụ Ọma 31:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova, biko, ekwela ka ihere mee m, n’ihi na ọ bụ gị ka m na-akpọku.+Ka ihere mee ndị ajọ omume;+Ka ha mechie ọnụ n’ime Shiol.+ Abụ Ọma 88:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Anya m adịkwaghị ahụcha ụzọ n’ihi mmekpa ahụ́ m.+Jehova, akpọkuwo m gị ogologo ụbọchị dum;+Agbasapụworo m gị ọbụ aka m.+
17 Jehova, biko, ekwela ka ihere mee m, n’ihi na ọ bụ gị ka m na-akpọku.+Ka ihere mee ndị ajọ omume;+Ka ha mechie ọnụ n’ime Shiol.+
9 Anya m adịkwaghị ahụcha ụzọ n’ihi mmekpa ahụ́ m.+Jehova, akpọkuwo m gị ogologo ụbọchị dum;+Agbasapụworo m gị ọbụ aka m.+